Header Ads

Breaking News

Bayern agbaa Chelsea 3 -2

Ndị otu bọọlụ Bayern Munich gbara ndị Chelsea ọkpụ atọ a satara abụọ (3-2)n’egwuregwu mbido afọ ha gbara. Ndị Bayern nọ na-agba ndị Chelsea ọkpụ atọ rue ka e webatara Mikel Alonso, onye nke ji otu goolu nye ndị Chelsea olileanya.  N’agbanyeghi mbọ niile ndị Chelsea gbara, ma shọọtụ na-ebu ajụ Mitchy Batshuayi gbara oge bọọlụ na-abịa n’isi njedebe, ndị Bayern fooro ntutu taa ma asọmpi ahụ bie na 3-2.


No comments