Goomenti Lagos kwuru na o choghi ihu ukwu mmadu n'iro.
Goomenti Lagos amaala okwa na a choghi ihu ugboala obula n'okporo uzo ma onwa Jula
i gbaa mkpuru ubochi iri abuo na abuo (22) n'afo 2017 a. Nke a bu maka akwukwo vootu a ga-atu na lokal goomenti iri abuo(20) nakwa ndi na-ahu maka mmepe obodo bu Local Council Development Areas (LCDAs) di iri ato na asaa (37) n' onu ogugu na Lagos.
N' ozi nke Commissioner na-ahu maka mgbasa ozi gbasara; Steve Ayorinde, mmachi agamnuzo a ga-ebido n'elekere asato nke ututu were ruo elekere abuo nke ehihie ( 8am - 2pm) ubochi saturday bu 22 Julai 2017, ka o were nye ohere ka akwukwo a ga-atu gaa siriri werere, ma mekwaa ka ndi niile kwesiri ekwesi bia so tuo akwukwo.

No comments