Header Ads

Breaking News

Inugokwa??!!!!! Gov. Obiano kwusiri ugboala ya izoputa onye ihe mberede okporouzo dakwasiri......



Govano Willie Obiano kwusiri ugboala ya na ndi otu ya mgbe ha na-agba n'okporouzo
awara awara ugwu nwasike di n'ogidi, Anambra steeti ma so tinye aka izoputa onye ihe mberede okporouzo dakwasara n' iro ahu. O so ndi nso ya bubanye onye a ihe a mere n'ime otu ugboala ha iji nye ya obere nleruanya ma nyekwa ya first aid. Ihe a mere oge Govano na-aga ileta uzo a na-aru n'Obosi nakwa Onitsha.
Ezi onye ndu nwere ezi obi umeala.... 
Nke a si n'aka Ifeanyi Aniagoh

No comments