Header Ads

Breaking News

Julai 27, mbata Buhari!! Ọ ga-abụ eziokwu?

Ndị isi naịjiria mere ka amata ka ọnwa Julai gbara ubọchị iri na iteghete(19) na ha ga-ebulata Onyeisiala Mohammadu Buhari . Ọ ga-abụ ihe mere eme? O teela aka ụmụafọ Naịjiria ji arịọ Olisa bi n’igwe ka o mee ka onyeisiala bụ Mohammadu Buhari gbakee ma lọghachite. Ndị ọnụ na-eru n’okwu eyinyela Julai 27 dika ụbọchị  ga-abata. Ihe ọtụtụ mmadụ na-aju were bụrụ; Ọ ga-abụ eziokwu?

No comments