Header Ads

Breaking News

Lezie anya ka I hu ihe Meek Mill ga-eji wuchi lagos ebe a

Onye mba America na-arapu egwu aha ya bu Roberts Rihmeek Williams nke e ji Meek Mill mara uwa niile mere ka a mara na o ga-agba ukwu na Lagos dika o choputara na ndi na-eso uzo ya ma burukwa ndi oti mkpu ya no na Lagos ka n'onu ogugu. 
Ochie oyi Nicky Minaj a zisara onyoonyo gosiputara ebe ndi oti mkpu ya juru eju, o were buru na ndi no na Lagos kacha na mba uwa gbaa gburugburu

No comments