Nke na-eme ugbu a: Osinbajo, ndị gọvanọ na ndị minister na-enwe ọgbakọ dị oke mkpa
Ka o siri dị, onye nnọchite anya onyeisiala bụ Yemi Osinbajo na ndị gọvanọ steeti dị na Naijiria na-enwe ọgbakọ dị oke mkpa ugbu a. ọgbakọ a bụ nke ndị National Economic Council (NEC).
Ndi minista ihe ana-eme metụtara na ndị isi ngalaba dị nọchakwa n’ọgbakọ a na-eme n’ Aso Rock
Ihe mere na-abia n’uju…

No comments