Ozokwakwa!!! Ogbunigwe adaala ozo na Maiduguri
Ogbunigwe dara ugboro ugboro na Maiduguri bu ebe azumahia steeti Borno n’abali Tuzdee. A
ghotara na nke ugbu a ruru onu ogbunigwe isii dara n’abali bido ebe 10:45, ruo 11:00 nke abali
unyaahu. A kowara na onu uda ogbunigwe ano biara n’usoro ebe abuo ozo dachiri nti gbara ka nkeji iri na ise(15mins) gachara. E mere ka a mara na ogbunigwe nke a bu nke ogbarigbo gharii n’ihi na o mebiri ihe ebe o di ukwuu na Maiduguri ebe o dara, na n’ime obodo ndi ozo ebe a nuchara uda ya. E nwetabeghi ebe ya bu ogbunigwe dara kpomkwem na Maiduguri maka na ohere igba ajuju onu adibeghi.
Ka o sila di , otu onye nche gwara ndi NAN na ndi Ami gbanyeere ndi ahutara ka ndi otu Boko Haram biara imekpa obodo ahu otu onu artillery nke kpaliri ogbunigwe ndi a. Ihe di otu a emeela ugboro ugboro, tumadi nke mere na Monde riri isi mmadu iri na abuo(12).
Ka nke a na-aga, ndi Ami mere ka amata na otu onye Boko Haram na-enye nsogbu nakwa ndi Jihad mmadu ato ji aka ha nyefee onwe ha ndi Ami 120 Battalion na Goniri

No comments