Header Ads

Breaking News

Amamihe akochaghi anyi kpam kpam; Ugboala umuakwukwo Mahadum Naijiria Nsuka ruru

Ụmụakwụkwọ Mahadum Naijiria Nsuka, bupụtara ụgbọala ha rụrụ iji mezu ihe dị n’iwu ịnata nzere B.SC  na ngalaba Mechanical Engineering. Dika anyị si nweta ozi, ya bụ ụgbọala gbafere ihu ọbaakwụkwọ Nnamdị Azikiwe, nke dị na Mahadum Naijiria, Nsụka. Anyị si n’ọwara facebook  nwaamadi Maazị Ogbonnaya were nweta ozi a, nke onye nta akụkọ anyị nọ Mahadum Naijiria, kwuru na ọ bụ ihe mere eme.
Lee onyoonyo ya…


Na- esonyere anyi maka akụkọ mere eme n'asụsụ Igbo...

No comments