Nwunye Onyeisiala alaghachi London n'anoghi karia abali ato o lotara
Nwunye onyeisiala Naijiria bụ Aisha Buhari aaagaghachila London, UK, ebe di ya bụ Mohammadu Buhari nọ anara ọgwụ kemgbe May 7.
Anyị chọpụtara na Aisha Buhari lọchighara London, n’anọrughi ihe kariri abali atọ ọ gbara ụkwụ na Naijiria. Ọ gbara ụkwụ na Naijiria ụbọchị Tọọzdee, gaa nzukọ Ọgọstụ nwunye aka na-achị Imo haziri, o ruo ụbọchị ụka, ọ laghachikwa London, ebe ọ nọ kemgbe Julai 4.
Nke a ga-eme ya ugboro atọ ọ na-aga London kemgbe ahu adighi diya.
Sonyere anyi ka i na-enwete ozi n'asusu Igbo.

No comments